Edwina Hart

Edwina Hart
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịObodoézè Nà Ofú, Wales Dezie
aha enyereEdwina Dezie
aha ezinụlọ yaHart Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya26 Eprel 1957 Dezie
Ebe ọmụmụGowerton Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọrụ ụlọ akụ, trade unionist Dezie
ebe agụmakwụkwọGowerton School Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịWelsh Labour, Labour Party Dezie
Ihe nriteOnye otu Order nke Alaeze Ukwu Britain Dezie

 

Edwina Hart, MBE (amụrụ n'abalị iri abụọ na isii n'ọnwa Eprel n'afọ 1957) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Welsh Labour nke nọchitere anya mpaghara Gower site na nguzobe nke National Assembly for Wales (Senedd) na 1999 ruo 2016.[1] Hart jere ozi na Gọọmentị Welsh dị ka minista nke ụlọ ọrụ maka afọ 17 zuru ezu ọ bụ AM gụnyere dị ka Minista na-ahụ maka ahụike na ọrụ ọha na eze site na 2007 ruo 2011 na dị ka Minisita na-ahụ Maka Azụmaahịa, Azụmalite, Teknụzụ na Sayensị site na 2011 ruo 2016.

Ọ bụ onye na-esote Carwyn Jones na ntuli aka ndị isi ọrụ Welsh na 2009.

  1. Assembly Member details – Edwina Hart AM, National Assembly for Wales. Retrieved 26 March 2016.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne